Ntakiri edemede "Gini bu Kraist Sayensi"?

What is CS Igbo

Ntakiri edemede ohuu nkea negosi ihe di nkpa banyere ozizi na ilu olu Kraist Sayensi ya na olu nile Uka, The First Church of Christ, Scientist n'alu tinyere akwukwo nile O'nebiputa. Enwere ike ibiputa ya ma kekwara ya ndi obula.

Ugbua enwere ntakiri edemede nkea na asusu Igbo, Bekee, DanishDutch, French, Germani, GrikIluko, Indonesia, Italian, KoreanLingala, Panya, Polish, Potoki, na Russian.

Ntuzi-aka etu esi emepe ma n'ebiputa ya na akwukwo-ozi di udi abua bu A4 na akwukwo-ozi na udi agwa abua bu oji na ocha, di na okpuru ebea.

Etu esi emepe ma n'ebiputa ya.

Ntakiri akwukwo ndia di enwere ike imepe bu ndia

Etu esi emepe ma n'ebiputa ya.

  1. Kpatu akara ya ma mepee PDF a.
  2. Mepee PDF ahu, oburu na inweghi ike imepe PDF ahu, Kpatu ebea ka inweta Adobe Acrobat Reader wee nwee ike imepenwu PDF.
  3. Dee etu aga esi nweta unu (dika ebe ulo-uka, Ulo Ogugu, ma obu aha onye uka unu) site na ikpatu ugboro abuo n'ime akpati n'okpuru ya, ka imara kwuo. Tinye ozi unu choro ka ebiputa na edemede ntakiri.
  4. Biputa ozi ahu na akwukwo kwesiere ya (A4 ma obu akwukwo-ozi); were oke 100%, bie ya iru abuo.
  5. Pajie ya uzo ato, bido ipaji ya ebe edere "Gini bu Kraist Sayensi", mezie ya ka oburu ya kpuchiri ebe edere "Ozioma nke Ogwugwo Ime-mmo" ga abanye n'ime npaji ahu.
  6. Ibiputa ya na ulo m'obu ebe n'ebe an'ebiputa akwukwo na abughi ndi nnukwu ulo ebe ana ebiputa akwukwo ga eme ka akwukwo ebiputara ya na ya nwee akara ocha na npahara ya. Etua ka osi adi

Ozi maka ndi na ebiputa akwukwo:

Udi ya: Adobe PDF
Agwa ya: CMYK
Etu akwukwo ya ha: A4 ma obu akwukwo ozi
Biputa ya iru abuo
Pajie ya uzo ato